Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 22:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya.

      Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+

      Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.

  • Aịzaya 43:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 N’ihi na abụ m Jehova Chineke unu,

      Onye Nsọ Izrel na Onye Nzọpụta unu.

      Ejirila m Ijipt, Etiopia, na Siba

      Kwụọ ụgwọ ka a gbapụta unu.

  • Habakọk 3:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ma mụnwa ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova.

      M ga-enwe aṅụrị n’ihi Chineke, onye nzọpụta m.+

  • Taịtọs 1:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ma mgbe oge ya ruru, o si n’ozi ọma ọ họpụtara m ka m zisaa+ nke dabara n’iwu Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke, mee ka a mata okwu ya.

  • Jud 25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 onye naanị ya bụ Chineke, Onye si n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị zọpụta anyị, ka e too ya. Ka ebube ya, ike ya, na ọchịchị ya dịgide malite na mgbe ebighị ebi niile gara aga ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi. Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya