Matiu 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’eziokwu, ana m asị unu na e nwere ụfọdụ n’ime ndị guzo ebe a na-agaghị anwụ ruo mgbe ha bu ụzọ hụ Nwa nke mmadụ ka ọ na-abịa n’Alaeze ya.”+ Mak 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gwakwara ha, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na e nwere ụfọdụ n’ime ndị guzo ebe a na-agaghị anwụ ruo mgbe ha bu ụzọ hụ na Alaeze Chineke amalitela ịchị.”+
28 N’eziokwu, ana m asị unu na e nwere ụfọdụ n’ime ndị guzo ebe a na-agaghị anwụ ruo mgbe ha bu ụzọ hụ Nwa nke mmadụ ka ọ na-abịa n’Alaeze ya.”+
9 Ọ gwakwara ha, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na e nwere ụfọdụ n’ime ndị guzo ebe a na-agaghị anwụ ruo mgbe ha bu ụzọ hụ na Alaeze Chineke amalitela ịchị.”+