22 Ma ọ sịrị ha: “Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ, ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ajụkwa ya, a ga-egbukwa ya.+ N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya n’ọnwụ.”+
33 Ma, m ga na-arụ ọrụ m taa, echi, na nwanne echi. O nweghịkwa ihe ga-eme m ruo mgbe m ruru Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka a na-egbu ndị amụma.+