2 Ndị Eze 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma Ịlaịja sịrị onyeisi ndị agha iri ise ahụ: “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke, ka ọkụ si n’eluigwe bịa+ regbuo gị na ndị agha iri ise so gị.” Ọkụ wee si n’eluigwe bịa regbuo ya na ndị agha iri ise so ya.
10 Ma Ịlaịja sịrị onyeisi ndị agha iri ise ahụ: “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke, ka ọkụ si n’eluigwe bịa+ regbuo gị na ndị agha iri ise so gị.” Ọkụ wee si n’eluigwe bịa regbuo ya na ndị agha iri ise so ya.