Matiu 9:37, 38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Mgbe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “N’eziokwu, ihe a ga-ewe n’ubi hiri nne, ma ndị ọrụ dị ole na ole.+ 38 N’ihi ya, na-arịọnụ onye nwe ubi ahụ ka o zite ndị ọrụ n’ubi ya.”+ 1 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na anyị na Chineke na-arụkọ ọrụ. Ununwa bụ ubi Chineke na-arụ ọrụ na ya, bụrụkwa ụlọ Chineke na-arụ.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, na-ekperenụ anyị ekpere+ ka okwu Jehova* na-agbasa n’ike n’ike+ ma bụrụ nke a na-anabata na nke e ji kpọrọ ihe otú unu na-eme
37 Mgbe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “N’eziokwu, ihe a ga-ewe n’ubi hiri nne, ma ndị ọrụ dị ole na ole.+ 38 N’ihi ya, na-arịọnụ onye nwe ubi ahụ ka o zite ndị ọrụ n’ubi ya.”+
9 N’ihi na anyị na Chineke na-arụkọ ọrụ. Ununwa bụ ubi Chineke na-arụ ọrụ na ya, bụrụkwa ụlọ Chineke na-arụ.+
3 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, na-ekperenụ anyị ekpere+ ka okwu Jehova* na-agbasa n’ike n’ike+ ma bụrụ nke a na-anabata na nke e ji kpọrọ ihe otú unu na-eme