Abụ Ọma 91:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị ga-azọ ọdụm na agwọ ubí ụkwụ. Ị ga-azọpịa nnukwu ọdụm na nnukwu agwọ.+