Matiu 11:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara ihe ndị a ma mee ka ụmụaka mara ha.+ 26 Nna, ọ bụ otú ị chọrọ ya.”
25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara ihe ndị a ma mee ka ụmụaka mara ha.+ 26 Nna, ọ bụ otú ị chọrọ ya.”