Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ụfọdụ ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe àmà.”+ Mak 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ebe a, ndị Farisii bịara malite ịrụ ya ụka. Iji nwaa ya, ha gwara ya ka o gosi ha ihe àmà si n’eluigwe.+
11 N’ebe a, ndị Farisii bịara malite ịrụ ya ụka. Iji nwaa ya, ha gwara ya ka o gosi ha ihe àmà si n’eluigwe.+