Matiu 23:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ na-atọ ha ụtọ ịnọ n’isi oche ná nri anyasị nakwa n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ+ 7 nakwa ka a na-ekele ha n’ọma ahịa, ka ndị mmadụ na-akpọkwa ha Onye Ozizi.*
6 Ọ na-atọ ha ụtọ ịnọ n’isi oche ná nri anyasị nakwa n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ+ 7 nakwa ka a na-ekele ha n’ọma ahịa, ka ndị mmadụ na-akpọkwa ha Onye Ozizi.*