Luk 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ị ga-enwekwa ọṅụ na ezigbo obi ụtọ. Ọtụtụ ndị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi na a mụrụ ya.+