Luk 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ebe ha na-achọ otú ha ga-esi nweta Jizọs, ha kwụrụ ụfọdụ ndị ụgwọ na nzuzo ma ziga ha ebe ọ nọ ka ha mee ka hà bụ ndị ezigbo mmadụ, ka ha jiri ihe ọ ga-ekwu mata ya n’ọnyà,+ iji nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*
20 Ma, ebe ha na-achọ otú ha ga-esi nweta Jizọs, ha kwụrụ ụfọdụ ndị ụgwọ na nzuzo ma ziga ha ebe ọ nọ ka ha mee ka hà bụ ndị ezigbo mmadụ, ka ha jiri ihe ọ ga-ekwu mata ya n’ọnyà,+ iji nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*