Matiu 10:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ m ga-agwakwa Nna m nke nọ n’eluigwe na m ma onye ahụ.+ 33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+
32 “Onye ọ bụla nke na-agwa ndị mmadụ na ya ma m,+ m ga-agwakwa Nna m nke nọ n’eluigwe na m ma onye ahụ.+ 33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+