Matiu 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na a ga-enwe ihe unu ga-eche banyere ya echi. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuorola ya.
34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na a ga-enwe ihe unu ga-eche banyere ya echi. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuorola ya.