Matiu 25:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’uju. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+ Jọn 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-anaghị amị mkpụrụ. Ọ na-eme ka nke ọ bụla na-amị mkpụrụ dị ọcha, ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+
29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’uju. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+
2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-anaghị amị mkpụrụ. Ọ na-eme ka nke ọ bụla na-amị mkpụrụ dị ọcha, ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+