Luk 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jizọs sịziri ha: “Ka m jụgodị unu, Iwu ò kwuru ka a na-eme ihe ọma n’Ụbọchị Izu Ike ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ, ịzọ ndụ* ka ọ̀ bụ ibibi ya?”+ Jọn 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ebe ọ bụ na a na-ebi mmadụ úgwù n’ụbọchị izu ike ka a ghara ịda Iwu Mosis, gịnị mere unu ji na-ewesa m iwe ọkụ maka na m gwọrọ mmadụ n’ụbọchị izu ike?+
9 Jizọs sịziri ha: “Ka m jụgodị unu, Iwu ò kwuru ka a na-eme ihe ọma n’Ụbọchị Izu Ike ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ, ịzọ ndụ* ka ọ̀ bụ ibibi ya?”+
23 Ebe ọ bụ na a na-ebi mmadụ úgwù n’ụbọchị izu ike ka a ghara ịda Iwu Mosis, gịnị mere unu ji na-ewesa m iwe ọkụ maka na m gwọrọ mmadụ n’ụbọchị izu ike?+