-
Ndị Filipaị 3:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ma, ihe niile m webuuru ka nnukwu ihe, m weziiri ha ka ihe na-abaghị uru* n’ihi Kraịst.+ 8 N’eziokwu, m wekwaara ihe niile ka ihe na-abaghị uru n’ihi otú ihe m mụtara banyere Kraịst Jizọs Onyenwe m si baara m ezigbo uru. Ahapụla m ihe niile n’ihi Kraịst, m wekwaara ha ka ihe e kpofuru ekpofu,* ka m wee rite uru dị n’iso ụzọ ya,
-