14 ma, ndị m, bụ́ ndị na-aza aha m,+ eweda onwe ha ala,+ kpee ekpere, chọọ m, hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ m ga-anọ n’eluigwe nụ ekpere ha, gbagharakwa ha mmehie ha. M ga-emekwa ka ala ha mewe nri ọzọ.+
13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo ebe dị anya. Ọ chọghịdị ileli anya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi, na-asị, ‘Chineke, meere m ebere. Abụ m onye mmehie.’+
9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile+ n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume.