Matiu 11:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Malite n’ụbọchị Jọn Onye Na-eme Baptizim ruo ugbu a, ndị mmadụ na-agbalịsi ike ịbanye n’Alaeze eluigwe, ndị na-agbalịsikwa ike na-abanye na ya.+ 13 N’ihi na tupu oge Jọn, Iwu Mosis na Akwụkwọ Ndị Amụma* niile kwuru ihe ga-eme n’ọdịnihu.+
12 Malite n’ụbọchị Jọn Onye Na-eme Baptizim ruo ugbu a, ndị mmadụ na-agbalịsi ike ịbanye n’Alaeze eluigwe, ndị na-agbalịsikwa ike na-abanye na ya.+ 13 N’ihi na tupu oge Jọn, Iwu Mosis na Akwụkwọ Ndị Amụma* niile kwuru ihe ga-eme n’ọdịnihu.+