5 E nwere otu nwoke aha ya bụ Neeman. Ọ bụ onyeisi ndị agha eze Siria, bụrụkwa onye a ma ama, onye eze Siria na-anaghị eji egwu egwu, n’ihi na Jehova si n’aka ya mee ka ndị Siria merie ndị iro ha. Nwoke a bụ dike n’agha, ọ bụ eziokwu na ọ bụ onye ekpenta.