Mak 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, Jọn Onye Na-eme Baptizim nọ n’ala ịkpa, na-ekwusara ndị mmadụ na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala ka e wee gbaghara ha mmehie ha.+
4 N’ihi ya, Jọn Onye Na-eme Baptizim nọ n’ala ịkpa, na-ekwusara ndị mmadụ na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala ka e wee gbaghara ha mmehie ha.+