Matiu 12:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+ Matiu 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Sịnụ Zayọn*: ‘Eze gị na-abịakwute gị,+ onye dị nwayọọ n’obi.+ Ọ nọkwa n’elu jakị, bụ́ nwa jakị, nwa anụ na-ebu ibu.’”+
28 Ma ọ bụrụ na ọ bụ mmụọ Chineke ka m ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ, n’eziokwu, Alaeze Chineke akwaala unu.+
5 “Sịnụ Zayọn*: ‘Eze gị na-abịakwute gị,+ onye dị nwayọọ n’obi.+ Ọ nọkwa n’elu jakị, bụ́ nwa jakị, nwa anụ na-ebu ibu.’”+