Matiu 19:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Pita wee sị ya: “Ma anyị ahapụla ihe niile soro gị. Gịnịkwanụ ka anyị ga-enweta?”+