Matiu 21:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị na-eso ụzọ ya ahụ wee gaa mee ihe Jizọs gwara ha.+ 7 Ha kpụtara jakị ahụ na nwa ya, wụsa uwe elu ha n’elu ha, o wee nọrọ n’elu nwa jakị ahụ.+
6 Ndị na-eso ụzọ ya ahụ wee gaa mee ihe Jizọs gwara ha.+ 7 Ha kpụtara jakị ahụ na nwa ya, wụsa uwe elu ha n’elu ha, o wee nọrọ n’elu nwa jakị ahụ.+