Ọrụ Ndịozi 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na ndị Sadusii na-ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ nakwa na e nweghị ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii ekweghị n’ihe a niile ha na-ekwu.+
8 N’ihi na ndị Sadusii na-ekwu na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ nakwa na e nweghị ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii ekweghị n’ihe a niile ha na-ekwu.+