Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 22:23-28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’ụbọchị ahụ, ndị Sadusii, ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị,+ bịara jụọ ya, sị:+ 24 “Onye Ozizi, Mosis sịrị: ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke ga-alụwa nwunye ya wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+ 25 Ma, e nwere ụmụnne asaa. Nke mbụ lụrụ nwaanyị ma nwụọ n’amụtaghị nwa, nwanne ya nwoke alụwazie nwunye ya. 26 Otu ihe ahụ mere onye nke abụọ, meekwa onye nke atọ, ruo mgbe o mechara mmadụ asaa ahụ niile. 27 N’ikpeazụ, nwaanyị ahụ nwụkwara. 28 N’ihi ya, a kpọlite ha n’ọnwụ, ònye n’ime mmadụ asaa ahụ ka ọ ga-abụ nwunye ya, ebe ọ bụ na ha niile lụchara ya?”

  • Mak 12:18-23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị,+ bịara jụọ ya, sị:+ 19 “Onye Ozizi, Mosis dere na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ, ma nwunye ya amụtaraghị ya nwa, nwanne ya nwoke kwesịrị ịlụrụ nwaanyị ahụ ọ hapụrụ ma mụtara nwanne ya nwoke nwa.+ 20 E nwere ụmụnne asaa. Nke mbụ lụrụ nwunye, ma ọ nwụrụ n’amụtaghị nwa. 21 Nke abụọ lụụrụ nwaanyị ahụ, ma ọ nwụkwara n’amụtaghị nwa. Otu ihe ahụ mekwara onye nke atọ. 22 Ụmụ nwoke asaa ahụ nwụrụ n’amụtaghị nwa. N’ikpeazụ, nwaanyị ahụ nwụkwara. 23 A kpọlite ha n’ọnwụ, ònye n’ime ha ka ọ ga-abụ nwunye ya ebe ọ bụ na ha asaa lụchara ya?”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya