Mak 12:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Jizọs nọdụrụ ala chee ihu n’ebe igbe ndị a na-atụnye ego+ dị. O wee malite ile otú ìgwè mmadụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ. Ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+
41 Jizọs nọdụrụ ala chee ihu n’ebe igbe ndị a na-atụnye ego+ dị. O wee malite ile otú ìgwè mmadụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ. Ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+