-
Mak 12:43, 44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 Jizọs wee kpọọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, ya asị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu na nwaanyị a di ya nwụrụ, bụ́ onye dara ogbenye, tụnyere ihe karịrị ihe ndị niile na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ tụnyere.+ 44 N’ihi na ha niile si n’ọtụtụ ihe ha nwere na-atụnye ihe. Ma nwaanyị a tụnyere ihe niile o nwere, n’agbanyeghị na ọ bụ ogbenye ọnụ ntụ.”*+
-