Mkpughe 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ịnyịnya ọzọ nke na-acha uhie uhie* wee pụta. E nyekwara onye na-agba ya nnukwu mma agha nakwa ikike iwepụ udo n’ụwa ka ndị bi na ya gburịtawa ibe ha.+
4 Ịnyịnya ọzọ nke na-acha uhie uhie* wee pụta. E nyekwara onye na-agba ya nnukwu mma agha nakwa ikike iwepụ udo n’ụwa ka ndị bi na ya gburịtawa ibe ha.+