Ọrụ Ndịozi 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otu n’ime ha bụ Agabọs.+ O si n’ike mmụọ nsọ kwuo na oké ụnwụ ga-ada n’ụwa niile.+ Ụnwụ a mechara daa n’oge Klọdiọs. Mkpughe 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ahụkwara m ịnyịnya ahụ́ ya na-acha ntụ ntụ. Aha onye na-agba ya bụ Ọnwụ. Ili* sochikwara ya azụ. E nyekwara ha ikike ịchị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ụwa, ka ha jiri ogologo mma agha, ụkọ nri,+ ọrịa ọjọọ, na anụ ọhịa na-egbu ndị mmadụ.+
28 Otu n’ime ha bụ Agabọs.+ O si n’ike mmụọ nsọ kwuo na oké ụnwụ ga-ada n’ụwa niile.+ Ụnwụ a mechara daa n’oge Klọdiọs.
8 Ahụkwara m ịnyịnya ahụ́ ya na-acha ntụ ntụ. Aha onye na-agba ya bụ Ọnwụ. Ili* sochikwara ya azụ. E nyekwara ha ikike ịchị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke ụwa, ka ha jiri ogologo mma agha, ụkọ nri,+ ọrịa ọjọọ, na anụ ọhịa na-egbu ndị mmadụ.+