11 Ma mgbe ha kpọọrọ unu gaa n’ebe ọha mmadụ na-ezukọ, ma ọ bụ n’ihu ndị ọchịchị ma ọ bụ n’ihu ndị isi, unu echegbula onwe unu banyere otú unu ga-esi zara ọnụ unu ma ọ bụ ihe unu ga-asa ma ọ bụ ihe unu ga-ekwu,+ 12 n’ihi na mmụọ nsọ ga-agwa unu n’oge ahụ ihe unu kwesịrị ikwu.”+