Mak 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ma mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata mbibi+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ ya,* ya gbalịa ghọta ya nke ọma), ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+
14 “Ma mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata mbibi+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ ya,* ya gbalịa ghọta ya nke ọma), ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+