Matiu 24:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ozugbo mkpagbu nke ụbọchị ndị ahụ gachara, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị,+ ọnwa ga-akwụsịkwa ịgba. Kpakpando ga-esi n’eluigwe daa, a ga-emekwa ka ihe* ndị dị n’eluigwe maa jijiji.+ Mak 13:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ma n’ụbọchị ndị ahụ, mgbe mkpagbu ahụ gachara, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.+ 25 Kpakpando ga-esi n’eluigwe na-ada, a ga-emekwa ka ihe* ndị dị n’eluigwe maa jijiji.
29 “Ozugbo mkpagbu nke ụbọchị ndị ahụ gachara, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị,+ ọnwa ga-akwụsịkwa ịgba. Kpakpando ga-esi n’eluigwe daa, a ga-emekwa ka ihe* ndị dị n’eluigwe maa jijiji.+
24 “Ma n’ụbọchị ndị ahụ, mgbe mkpagbu ahụ gachara, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.+ 25 Kpakpando ga-esi n’eluigwe na-ada, a ga-emekwa ka ihe* ndị dị n’eluigwe maa jijiji.