Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E nweghị uru akụnụba ga-aba n’ụbọchị oké iwe.*+ Ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Matiu 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+ 1 Timoti 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ihe oriri na uwe* anyị nwere kwesịrị iju anyị afọ.+
25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+