Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+ Ndị Efesọs 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka mmụọ nsọ na-edukwa unu+ ka unu na-ekpe ụdị ekpere ọ bụla+ n’oge niile, nakwa ka unu na-esi n’ụzọ dị iche iche arịọsi Chineke arịrịọ ike n’oge niile. N’ihi ya, mụrụnụ anya mgbe niile, na-arịọsikwanụ Chineke arịrịọ ike maka ndị nsọ niile. 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịla nso. N’ihi ya, na-elenụ ihe anya otú dị mma,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile.*+
12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+
18 Ka mmụọ nsọ na-edukwa unu+ ka unu na-ekpe ụdị ekpere ọ bụla+ n’oge niile, nakwa ka unu na-esi n’ụzọ dị iche iche arịọsi Chineke arịrịọ ike n’oge niile. N’ihi ya, mụrụnụ anya mgbe niile, na-arịọsikwanụ Chineke arịrịọ ike maka ndị nsọ niile.
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịla nso. N’ihi ya, na-elenụ ihe anya otú dị mma,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile.*+