Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 23:5-8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ,+ unu ga-emere Jehova Ememme Ngabiga ná mgbede.*+

      6 “‘Ọ bụ n’abalị iri na ise n’ọnwa a ka Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko unu ga-emere Jehova ga-amalite.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa.+ 7 N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike. 8 Ma unu ga-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ ruo ụbọchị asaa. Unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ n’ụbọchị nke asaa. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike.’”

  • Luk 22:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ụbọchị Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko wee ruo. Ọ bụ ụbọchị a na-achụ anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’àjà.+

  • Jọn 13:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Tupu Ememme Ngabiga eruo, Jizọs ma na oge ọ ga-ahapụ ụwa lakwuru Nna ya eruola.+ Ebe ọ bụ na ọ hụrụ ndị nke ya nọ n’ụwa n’anya, ọ hụrụ ha n’anya ruo ọgwụgwụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya