Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 41:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Onye mụ na ya dịdị ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+

      Onye na-eri nri m, na-emegidezi m.*+

  • Matiu 26:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Mgbe ha nọ na-eri ihe, ọ sịrị ha: “N’eziokwu, ana m asị unu, otu onye n’ime unu ga-arara m nye.”+

  • Mak 14:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri, ga-arara m nye.”+

  • Jọn 13:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, obi jọrọ ya njọ.* O wee gbaa àmà, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu ga-arara m nye.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya