Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Na-echenụ nche,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile,+ ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ ya adịghị ike.”+ Mak 14:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile, ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+ Luk 22:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 O wee sị ha: “Gịnị mere unu ji ehi ụra? Bilienụ, na-ekpekwanụ ekpere, ka a ghara ịnwata unu.”+
41 Na-echenụ nche,+ na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile,+ ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ ya adịghị ike.”+
38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile, ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+