Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M cheere ndị na-eti m ihe azụ m,Cheekwara ndị na-efopụ ajị ntì m. Ewepụghị m ihu m ka a ghara ịkparị m na ịgbụ m asọ mmiri.+ Aịzaya 53:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A mara ya ube+ n’ihi mmehie anyị.+ E chiri ya ọnụ n’ala n’ihi ihe anyị mejọrọ.+ Ahụhụ a tara ya mere ka anyị nwee udo.+ Ahụ́ e merụrụ ya mekwara ka a gwọọ anyị.+ Matiu 26:67, 68 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 67 Ha gbụrụ ya asọ mmiri n’ihu+ ma suo ya ọkpọ.+ Ndị ọzọ mara ya ụra n’ihu,+ 68 sị ya: “Kraịst, buoro anyị amụma. Ònye tiri gị ihe?” Mak 14:65 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 65 Ụfọdụ ndị malitere ịgbụ ya asọ mmiri,+ kpuchie ya ihu, suo ya ọkpọ ma sị ya: “Buo amụma.” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+
6 M cheere ndị na-eti m ihe azụ m,Cheekwara ndị na-efopụ ajị ntì m. Ewepụghị m ihu m ka a ghara ịkparị m na ịgbụ m asọ mmiri.+
5 A mara ya ube+ n’ihi mmehie anyị.+ E chiri ya ọnụ n’ala n’ihi ihe anyị mejọrọ.+ Ahụhụ a tara ya mere ka anyị nwee udo.+ Ahụ́ e merụrụ ya mekwara ka a gwọọ anyị.+
67 Ha gbụrụ ya asọ mmiri n’ihu+ ma suo ya ọkpọ.+ Ndị ọzọ mara ya ụra n’ihu,+ 68 sị ya: “Kraịst, buoro anyị amụma. Ònye tiri gị ihe?”
65 Ụfọdụ ndị malitere ịgbụ ya asọ mmiri,+ kpuchie ya ihu, suo ya ọkpọ ma sị ya: “Buo amụma.” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+