Aịzaya 53:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+ Matiu 27:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 N’ụbọchị ahụ, e nwere ndị ohi abụọ a kpọgidekwara n’osisi n’akụkụ ya, otu n’aka nri ya, otu n’aka ekpe ya.+
12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+
38 N’ụbọchị ahụ, e nwere ndị ohi abụọ a kpọgidekwara n’osisi n’akụkụ ya, otu n’aka nri ya, otu n’aka ekpe ya.+