Luk 24:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe ya na ha nọ na-eri nri, o weere ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, ma malite inye ha ya.+ 31 Mgbe ahụ ka ha matara onye ọ bụ. Ma, ọ pụrụ n’anya ha ozugbo.+
30 Mgbe ya na ha nọ na-eri nri, o weere ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, ma malite inye ha ya.+ 31 Mgbe ahụ ka ha matara onye ọ bụ. Ma, ọ pụrụ n’anya ha ozugbo.+