Ilu 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kere m, mụ abụrụ mmalite ụzọ ya.+ Abụ m nke mbụ n’ime ihe niile o kere n’oge dị anya gara aga.+ Ilu 8:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya na-arụ ọrụ. Abụkwa m ọkà n’ọrụ.+ Ihe gbasara m na-eme ya ezigbo obi ụtọ+ kwa ụbọchị. M na-aṅụrị ọṅụ n’ihu ya mgbe niile.+
22 Jehova kere m, mụ abụrụ mmalite ụzọ ya.+ Abụ m nke mbụ n’ime ihe niile o kere n’oge dị anya gara aga.+
30 Mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya na-arụ ọrụ. Abụkwa m ọkà n’ọrụ.+ Ihe gbasara m na-eme ya ezigbo obi ụtọ+ kwa ụbọchị. M na-aṅụrị ọṅụ n’ihu ya mgbe niile.+