1 Jọn 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara Chineke ejirila obi ya nabata àmà a gbaara ya. Onye na-enweghị okwukwe na Chineke emeela ya onye ụgha,+ n’ihi na o nweghị okwukwe n’àmà Chineke gbara banyere Ọkpara ya.
10 Onye nwere okwukwe n’Ọkpara Chineke ejirila obi ya nabata àmà a gbaara ya. Onye na-enweghị okwukwe na Chineke emeela ya onye ụgha,+ n’ihi na o nweghị okwukwe n’àmà Chineke gbara banyere Ọkpara ya.