7 Ma, a ga-eme ka unu ndị a na-akpagbu na anyịnwa nwere onwe anyị mgbe a ga-esi n’eluigwe kpughee Onyenwe anyị Jizọs,+ ya na ndị mmụọ ozi ya dị ike+ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ ga-abọ ọbọ n’isi ndị na-amaghị Chineke na ndị na-anaghị erube isi n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+