Matiu 9:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Mgbe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “N’eziokwu, ihe a ga-ewe n’ubi hiri nne, ma ndị ọrụ dị ole na ole.+
37 Mgbe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya: “N’eziokwu, ihe a ga-ewe n’ubi hiri nne, ma ndị ọrụ dị ole na ole.+