Matiu 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị Farisii na ndị Sadusii wee bịakwute ya ka ha nwaa ya. Ha gwara ya ka o gosi ha ihe àmà si n’eluigwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Juu na-achọ ka a rụọrọ ha ọrụ ebube,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe.
16 Ndị Farisii na ndị Sadusii wee bịakwute ya ka ha nwaa ya. Ha gwara ya ka o gosi ha ihe àmà si n’eluigwe.+