Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe na m, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ.