Matiu 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Jizọs nụrụ ihe a, o ji ụgbọ mmiri si ebe ahụ pụọ gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị, ka ọ nọrọ naanị ya. Ma mgbe ìgwè mmadụ matara, ha si obodo dị iche iche jiri ụkwụ sochie ya azụ.+ Luk 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ Jizọs ihe niile ha mere.+ O wee kpọrọ ha gaa ebe naanị ha ga-anọ n’obodo a na-akpọ Betsaịda.+
13 Mgbe Jizọs nụrụ ihe a, o ji ụgbọ mmiri si ebe ahụ pụọ gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị, ka ọ nọrọ naanị ya. Ma mgbe ìgwè mmadụ matara, ha si obodo dị iche iche jiri ụkwụ sochie ya azụ.+
10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ Jizọs ihe niile ha mere.+ O wee kpọrọ ha gaa ebe naanị ha ga-anọ n’obodo a na-akpọ Betsaịda.+