Diuterọnọmi 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m. Geenụ ya ntị.+ Diuterọnọmi 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-esi n’ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị.+ M ga-agwa ya ihe ọ ga-ekwu,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+
18 M ga-esi n’ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị.+ M ga-agwa ya ihe ọ ga-ekwu,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+