Ọrụ Ndịozi 16:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha asị ya: “Kwere n’Onyenwe anyị Jizọs, a ga-azọpụta gị na ezinụlọ gị.”+ 1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.
23 N’eziokwu, ihe a bụ ihe o nyere n’iwu: ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ otú o nyere anyị n’iwu.