Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ụfọdụ ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe àmà.”+ Mak 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O wutere ya nke ukwuu,* ya asị: “Gịnị mere ọgbọ a ji achọ ihe àmà?+ N’eziokwu, ana m asị na a gaghị egosi ọgbọ a ihe àmà ọ bụla.”+ Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, ndị Juu sịrị ya: “Olee ihe àmà ị ga-emere anyị+ iji gosi na i nwere ikike ime ihe ndị a ị na-eme?” 1 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Juu na-achọ ka a rụọrọ ha ọrụ ebube,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe.
12 O wutere ya nke ukwuu,* ya asị: “Gịnị mere ọgbọ a ji achọ ihe àmà?+ N’eziokwu, ana m asị na a gaghị egosi ọgbọ a ihe àmà ọ bụla.”+
18 N’ihi ya, ndị Juu sịrị ya: “Olee ihe àmà ị ga-emere anyị+ iji gosi na i nwere ikike ime ihe ndị a ị na-eme?”